Afcon 2027 Qualifiers: Etu Nigeria, Senegal, South Africa, Ghana na mba ndị ọzọ ga-esi sọọ mpi maka itozuoke n'egwuregwu a - BBC News Ìgbò
Dịka asọmpi itozu isonye n'egwuregwu African Cup of Nations (Afcon) nke afọ 2027 ga-akpọtụ n'izuụka a, ọtụtụ mba dị iche iche ga-ezute onwe n'Africa. Ụfọdụ mba ga-ezute onwe ha n'izuụka a iji nweta akara ga-enyere ha aka tozue isonye n'asọmpi Afcon 2027.
Read more











